Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Disemba p. 6
  • Disemba 25-31

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 25-31
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Disemba p. 6

Disemba 25-31

MALAKAỊ 1-4

  • Abụ nke 36 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Alụmdi na Nwunye Gị Ọ̀ Na-eme Jehova Obi Ụtọ?”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Malakaị Na-ekwu.]

    • Mal. 2:13, 14—Jehova kpọrọ mmadụ iji aghụghọ gbaa di ya ma ọ bụ nwunye ya alụkwaghịm asị (jd 125-126 ¶4-5)

    • Mal. 2:15, 16—Ahapụkwala dị gị ma ọ bụ nwunye gị (w02 5/1 18 ¶19)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mal. 1:10—Gịnị mere ofufe anyị na-efe Chineke ji kwesi ịbụ maka ịhụnanya anyị nwere n’ebe Chineke na ndị agbata obi anyị nọ, kama ịbụ maka uru anyị ga-erite? (w07 12/15 26 ¶8)

    • Mal. 3:1—Olee otú ihe e kwuru n’amaokwu a si mezuo n’oge ndị ozi Jizọs nakwa n’oge anyị a? (w13 7/15 10-11 ¶5-6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mal. 1:1-10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 15:26—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 26:19; 2 Kọr. 1:3, 4—Na-akụzi Eziokwu. (Gụọ mwb16.08 8 ¶2.)

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w07 12/15 28 ¶1—Isiokwu: Olee Otú Anyị Ga-esi Webata Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri Anyị Niile n’Ụlọ Nkwakọba Ihe Taa?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 87

  • “Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?”: (Nkeji 15) Ajụjụ na azịza.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 1

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 114 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya