Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 3
  • Jenụwarị 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 3

Jenụwarị 8-14

MATIU 4-5

  • Abụ nke 82 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs”: (Nkeji 10)

    • Mat. 5:3—Ịmara mkpa ime mmụọ anyị na-eme ka anyị na-enwe obi ụtọ (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 5:7—Anyị na-enwe obi ụtọ ma anyị na-eme ebere ma na-enwe ọmịiko (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 5:9—Anyị na-enwe obi ụtọ ma anyị na-eme udo (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ; w07 12/1 17)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 4:9—Olee ihe Setan nwara Jizọs ka o mee? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 4:23—Olee ihe abụọ dị mkpa e kwuru na Jizọs mere n’amaokwu a? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 5:31-48

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere n’“Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.03 31-32—Isiokwu: Mgbe Setan Nwara Jizọs Ọnwụnwa, Ọ̀ Kpọọrọ Ya Gaa n’Ụlọ Nsọ Ka Ọ̀ Bụ n’Ọhụụ Ka O Gosiri Ya Ụlọ Nsọ Ahụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 130

  • Obi Ụtọ Na-adịrị Ndị A Kpagbuworo n’Ihi Ezi Omume: (Nkeji 9) Kpọnye vidio aha ya bụ Ezinụlọ Namgung: A Tụrụ Ha Mkpọrọ n’Ihi Ihe Ha Kweere. Unu lechaa ya, tụleenụ ihe ndị anyị nwere ike ịmụta na ya.

  • “Olee Otú Ị Ga-esi Buru Ụzọ Mee Ka Gị na Nwanne Gị Dị n’Udo?”: (Nkeji 6) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kwurịtanụ ihe mere aro ndị nke ikpeazụ dị n’igbe ndị ahụ ji bụrụ nke anyị kwesịrị ime.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 3

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 141 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya