Jenụwarị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Jenụwarị 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Jenụwarị 1-7 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 1-3 “Alaeze Eluigwe Eruwo Nso” Jenụwarị 8-14 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 4-5 Ihe Anyị Na-amụta n’Ozizi Elu Ugwu Jizọs OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Olee Otú Ị Ga-esi Buru Ụzọ Mee Ka Gị na Nwanne Gị Dị n’Udo? Jenụwarị 15-21 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 6-7 Burunụ Ụzọ Na-achọ Alaeze Ahụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Kwụsịnụ Ichegbu Onwe Unu Jenụwarị 22-28 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 8-9 Jizọs Hụrụ Ndị Mmadụ n’Anya Jenụwarị 29–Febụwarị 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 10-11 Jizọs Gwara Ndị Mmadụ Okwu Gbara Ha Ume