Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 6
  • Jenụwarị 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 6

Jenụwarị 22-28

MATIU 8-9

  • Abụ nke 17 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jizọs Hụrụ Ndị Mmadụ n’Anya”: (Nkeji 10)

    • Mat. 8:1-3—Jizọs nweere otu onye ekpenta ọmịiko pụrụ iche (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 9:9-13—Jizọs hụrụ ndị ọtụtụ ndị kpọrọ asị n’anya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 9:35-38—Ịhụnanya Jizọs nwere n’ebe ndị mmadụ nọ kpaliri ya izi ozi ọma ma mgbe ike gwụrụ ya. Ọ rịọkwara Chineke ka o zitekwuo ndị ọrụ (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 8:8-10—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta ná mkparịta ụka Jizọs na onyeisi ndị agha ahụ? (w02 8/15 13 ¶16)

    • Mat. 9:16, 17—Gịnị ka Jizọs ji ihe atụ abụọ ndị a na-akụziri anyị? (jy 70 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 8:1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta.” Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ. Nye ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 47 ¶18-19

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 145

  • Obere vidio si na vidio bụ́ ‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’—Nke Mbụ: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Unu gụchaa Matiu 9:18-25 ma lechaa vidio ahụ, jụọ ndị na-ege ntị ajụjụ ndị a:

    • Olee otú Jizọs si gosi na ihe banyere nwaanyị oruru ọbara ahụ na Jeirọs na-emetụ ya n’obi?

    • Olee otú amaokwu ndị a ga-esi nyere gị aka n’otú i si ele amụma ndị Baịbụl buru banyere ihe ndị ga-eme n’Alaeze Chineke anya?

    • Olee otú ụfọdụ anyị nwere ike isi ṅomie ịhụnanya Jizọs nwere n’ebe ndị mmadụ nọ?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 5

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 95 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya