Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 7
  • Jenụwarị 29–Febụwarị 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 29–Febụwarị 4
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 7

Jenụwarị 29–Febụwarị 4

MATIU 10-11

  • Abụ nke 4 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jizọs Gwara Ndị Mmadụ Okwu Gbara Ha Ume”: (Nkeji 10)

    • Mat. 10:29, 30—Otú Jizọs si mee ka obi sie anyị ike na Jehova nwere mmasị n’ebe onye ọ bụla n’ime anyị nọ na-agba ume (nwtsty ihe ndị e ji kọwaa amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 11:28—Ijere Jehova ozi na-eme ka anyị nweta ume (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 11:29, 30—Irube isi n’ịchịisi Kraịst na iso ntụziaka ya na-emekwa ka anyị nweta ume (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 11:2, 3—Gịnị mere Jọn Onye Na-eme Baptizim ji jụọ ajụjụ a? (jy 96 ¶2-3)

    • Mat. 11:16-19—Olee ihe ndị anyị ga-amụta n’amaokwu ndị a? (jy 98 ¶1-2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 11:1-19

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere n’“Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ na ajụjụ ị ga-aza ya mgbe ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 45-46 ¶15-16—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 87

  • E Mere Ka Ndị ‘Ibu Arọ Na-anyịgbu’ Nweta Ume: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ E Mere Ka Ndị ‘Ibu Arọ Na-anyịgbu’ Nweta Ume. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a:

    • Olee ihe ndị mere n’oge na-adịchabeghị anya mere ka agbamume dị ụfọdụ ndị mkpa?

    • Olee otú Jehova na Jizọs si jiri nzukọ a na-agba anyị ume?

    • Olee otú Okwu Chineke sikwa na-agba anyị ume?

    • Oleekwa otú onye ọ bụla n’ime anyị nwere ike isi gbaa ibe ya ume?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 6, na igbe dị na peeji nke 20

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 138 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya