Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jenụwarị p. 1
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
  • ○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
  • ○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
  • Otú E Si Eji “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” Ezi Ozi Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Otú E Si Eji Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Ezi Ozi Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jenụwarị p. 1
Ebe a na-enye mmadụ traktị n’ebe dị nso na Monrovia, Laịberịa

Ebe ndị nkwusa na-ezi ozi ọma n’ebe dị nso na Monrovia, Laịberịa

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Baịbụl ọ̀ ka bara uru taa?

Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:16

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka Baịbụl na-ekwu?

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị ka Baịbụl na-ekwu?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 6:10

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-emere anyị?

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Gịnị ka Alaeze Chineke ga-eme?

Amaokwu Baịbụl: Dan. 2:44

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ụwa ga-adị mgbe ahụ?

Malite n’ọnwa a, ọmụmụ ihe etiti izu anyị agaghịzi na-enwe ihe atọ dị iche iche mmadụ nwere ike ikwu n’ozi ọma. Kama, Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ ga na-enwezi “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta.” Ihe ga-adị ebe ahụ bụ ajụjụ e ji amalite mkparịta ụka, amaokwu Baịbụl na ajụjụ a ga-aza n’oge ọzọ nke ga-eme ka e nwee ike ịgara mmadụ nletaghachi. A ga na-akpọnyezi naanị otu vidio na-egosi otú e si ezi ozi ọma kwa izu. Onye nkwusa nke ọ bụla nwere ike ikpebi akwụkwọ nke ọ chọrọ iji bidoro mmadu ọmụmụ ihe, kpebiekwa ma hà ga-ebido ịmu ya ná mkparịta ụka nke mbụ ma ọ bụkwanụ ná nletaghachi. A ga-enwekwa ihe abụọ anyị na mmadụ nwere ike ikwurịta n’ozi ọma. Ihe a ga-enyere anyị aka ịkụziri “ndị niile nwere ezi obi maka inweta ndụ ebighị ebi” ihe.—Ọrụ 13:48.

Maka ihe omume ụmụ akwụkwọ: Nwa akwụkwọ kwesịrị iji ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ihe omume ya, ọ gwụkwala ma a gwara ya mee ihe ọzọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya