Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 16
  • Otú E Si Eji Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Ezi Ozi Ọma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú E Si Eji Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Ezi Ozi Ọma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú E Si Eji “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” Ezi Ozi Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Otú E Si Eji Traktị Amalite Mkparịta Ụka
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Kwadebe Otú Ị Ga-esi Nye Mmadụ Magazin
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 16
Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna nwaanyị na di ya ji broshọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” na-ezi otu nwaanyị ozi ọma n’ụlọ ya. 2. Ebe nwanna nwaanyị ahụ jikwa broshọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” na-eme ihe ngosi n’ọmụmụ ihe etiti izu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú E Si Eji Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Ezi Ozi Ọma

Ụmụnna anyị na-agba ezigbo mbọ iji kwadebe ihe ndị na-agba n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Ọtụtụ ụmụnna anyị achọpụtakwala na ọ na-abara ha ezigbo uru n’ókèala ha. Ma, ebe ọ bụ na otú ihe si dị n’otu ebe nwere ike ịdị iche n’otú ọ dị n’ebe ọzọ, ụmụnna anyị nweere onwe ha isi n’ụzọ ọzọ zie ozi ọma, ma ọ bụ jiri isiokwu ọzọ ga-amasị ndị obodo ha zie ha ozi ọma. Ma, anyị niile kwesịrị iso ntụziaka ọ bụla e nyere maka ime mkpọsa pụrụ iche. Ihe bụ́ mkpa anyị bụ ikwusa ozi ọma Alaeze Jizọs nyere anyị iwu ka anyị kwụsaa.​—Mat. 24:14.

Ndị na-eme ihe omume ụmụ akwụkwọ kwesịrị iji isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ihe omume ha (dị ka ihe atụ, n’ọnwa Julaị na Ọgọst, isiokwu a na-ekwu gbasara ya bụ: Ihe Chineke bu n’obi kee mmadụ). Ma, ha nweere onwe ha ịgbanwe ajụjụ, amaokwu Baịbụl, ajụjụ a ga-aza n’oge ọzọ, ma ọ bụ otú a ga-esi eme ihe ngosi ahụ ka ọ daba n’otú ihe si dị n’ókèala ha. Ihe a anọchiela ihe e kwuru n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke ọnwa Jun, afọ 2020, peeji ya nke 8.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya