Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Febụwarị p. 4
  • Febụwarị 12-18

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 12-18
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Febụwarị p. 4

Febụwarị 12-18

MATIU 14-15

  • Abụ nke 93 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jizọs Si n’Aka Mmadụ Ole na Ole Nye Ọtụtụ Ndị Nri”: (Nkeji 10)

    • Mat. 14:16, 17—Ndị na-eso ụzọ Jizọs nwere naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ (w13 7/15 15 ¶2)

    • Mat. 14:18, 19—Jizọs si n’aka ndị na-eso ụzọ ya nye ìgwè mmadụ nri (w13 7/15 15 ¶3)

    • Mat. 14:20, 21—Ọrụ ebube Jizọs rụrụ baara ọtụtụ puku mmadụ uru (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mat. 14:21; w13 7/15 15 ¶1)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 15:7-9—Gịnị mere anyị ji kwesị izere omume ihu abụọ? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mat. 15:26—Gịnị ka o nwere ike ịbụ ya ka Jizọs bu n’obi kwuo banyere “ụmụ nkịta” n’amaokwu a? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 15:1-20

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w15 9/15 16-17 ¶14-17—Isiokwu: Lekwasị Jizọs Anya Ka O Mee Ka Okwukwe Gị Sie Ike.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 135

  • Bụrụ Enyi Jehova—Imeta Ndị Enyi: (Nkeji 7) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Olee ihe mere i kwesịrị iji meta ndị hụrụ Jehova n’anya enyi? Gịnị ka i nwere ike ịmụta n’aka ha?

  • “Sọpụrụ Nna Gị na Nne Gị”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye Katuun a na-ese na bọọdụ aha ya bụ Olee Otú M Ga-esi Akọrọ Ndị Mụrụ M Obi M?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 8

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 148 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya