Febụwarị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Febụwarị 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Febụwarị 5-11 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 12-13 Ihe Atụ nke Ọka Wit na Ata OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ihe Atụ Ndị E Mere Gbasara Alaeze Chineke na Ihe Ndị Ha Pụtara Febụwarị 12-18 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 14-15 Jizọs Si n’Aka Mmadụ Ole na Ole Nye Ọtụtụ Ndị Nri OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Sọpụrụ Nna Gị na Nne Gị” Febụwarị 19-25 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 16-17 Ònye Ka Ị Na-eche Echiche Ka Ya? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịjụ Ajụjụ Ndị Dabara Adaba Febụwarị 26–Mach 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 18-19 Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ime Ka Gị na Ndị Ọzọ Sụọ Ngọngọ