Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Febụwarị p. 6
  • Febụwarị 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Febụwarị p. 6

Febụwarị 19-25

MATIU 16-17

  • Abụ nke 45 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ònye Ka Ị Na-eche Echiche Ka Ya?”: (Nkeji 10)

    • Mat. 16:21, 22—Pita kwere ka ọmịiko o nweere Jizọs mee ka ọ ghara iche echiche otú dị mma (w07 2/15 16 ¶17)

    • Mat. 16:23—Ihe Pita nọ na-eche ekwekọghị n’echiche Chineke (w15 5/15 13 ¶16-17)

    • Mat. 16:24—Ndị Kraịst kwesịrị ikwe ka uche Chineke na-eduzi ndụ ha (w06 4/1 23 ¶9)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mat. 16:18—Ònye bụ oké nkume ahụ Jizọs wukwasịrị Ọgbakọ Ndị Kraịst n’elu ya? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mat. 16:19—Gịnị bụ “mkpịsị ugodi nke alaeze eluigwe” ahụ Jizọs nyere Pita? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 16:1-20

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” bido. Gosi otú a ga-esi azaghachi mmadụ ma o kwuo ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe ndị unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 78

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịjụ Ajụjụ Ndị Dabara Adaba”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ́ Na-arụ Ụdị Ọrụ Jizọs Rụrụ—Na-akụzi Ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 9

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 134 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya