Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Eprel p. 4
  • Eprel 16-22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 16-22
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Eprel p. 4

Eprel 16-22

MAK 1-2

  • Abụ nke 130 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “A Gbagharawo Gị Mmehie Gị”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Mak Na-ekwu.]

    • Mak 2:​3-5​—⁠Jizọs nweere otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ ọmịiko ma gbaghara ya mmehie ya (jy 67 ¶3-5)

    • Mak 2:​6-12​—⁠Ọgwụgwọ Jizọs gwọrọ nwoke ahụ gosiri na o nwere ikike ịgbaghara mmadụ mmehie ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mak 2:9)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 1:11​—⁠Olee ihe ihe a Jehova gwara Jizọs pụtara? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Mak 2:​27, 28​—⁠Olee ihe mere Jizọs ji sị na ya bụ “Onyenwe ụbọchị izu ike”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 1:​1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. Gosi otú a ga-esi azaghachi onye na-achọghị ịnụ ozi ọma.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 44

  • “Ọ Bụghị Ndị Ezi Omume Ka M Bịara Ịkpọ, Kama Ọ Bụ Ndị Mmehie”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ndụ M Gbanwere n’Ụlọ Mkpọrọ. Jụzie ajụjụ ndị a: Olee ihe nyeere Donald aka ibidokwa nwewe obi ụtọ? N’ozi ọma, gịnị ga-enyere anyị aka iṅomi Jizọs ma ghara ile mmadụ anya n’ihu?​—⁠Mak 2:17.

  • Jehova Na-agbaghara Mmehie “n’Ụzọ Dị Ukwuu”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Jehova, Ọ Bụ Gị Ga-abụzi Onye Kacha Mkpa ná Ndụ M. Jụzie ajụjụ ndị a: Olee otú Anneliese si lọghachikwute Jehova, gịnịkwa mere o ji lọghachi? (Aịza. 55:​6, 7) Olee otú i nwere ike isi jiri ihe mere Anneliese nyere ndị ji nke nta nke nta kwụsị ijere Jehova ozi aka?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 17

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 86 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya