Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Ọktoba p. 3
  • Ọktoba 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Ọktoba p. 3

Ọktoba 8-14

JỌN 11-12

  • Abụ nke 16 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nwee Ọmịiko Ka Jizọs”: (Nkeji 10)

    • Jọn 11:23-26—Jizọs gwara Mata okwu ndị kasiri ya obi (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara na Jọn 11:24, 25, nwtsty)

    • Jọn 11:33-35—Anya mmiri gbara Jizọs mgbe ọ hụrụ na Meri na ndị ọzọ na-ebe ákwá (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a, nwtsty)

    • Jọn 11:43, 44—Jizọs mere ihe iji nyere ndị nọ ná mkpa aka

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jọn 11:49—Ònye mere Keyafas nnukwu onye nchụàjà, afọ olekwa ka ọ rụrụ ọrụ nnukwu onye nchụàjà? (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Jọn 12:42—Gịnị mere ụjọ ji jide ụfọdụ ndị Juu ikweta na Jizọs bụ Kraịst? (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 12:35-50

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w13 9/15 32—Isiokwu: Gịnị Mere Anya Mmiri Ji Gbaa Jizọs Tupu Ya Akpọlite Lazarọs n’Ọnwụ?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 141

  • Jizọs Bụ “Mbilite n’Ọnwụ na Ndụ” (Jọn 11:25): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye obere vidio si na vidio aha ya bụ ‘N’ezie Chineke Mere Ya Onyenwe Anyị na Kraịst’—Nke Abụọ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị na-esonụ: Gịnị ka anyị mụtara na vidio a gbasara ọmịiko Jizọs? Olee otú Jizọs si bụrụ “mbilite n’ọnwụ na ndụ”? Olee ọrụ ebube ndị Jizọs ga-arụ n’ọdịnihu?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 38

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 147 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya