Ọktoba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Ọktoba 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Ọktoba 1-7 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 9-10 Jizọs Na-elekọta Atụrụ Ya Ọktoba 8-14 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 11-12 Nwee Ọmịiko Ka Jizọs Ọktoba 15-21 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 13-14 “M Na-enye Unu Ihe Nlereanya” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ịhụnanya Ka E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst—Achọla Naanị Ọdịmma Gị, Ewekwala Iwe Ngwa Ngwa Ọktoba 22-28 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 15-17 “Unu Abụghị nke Ụwa” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ịhụnanya Ka E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst—Mee Ka Ọgbakọ Na-adị n’Otu Ọktoba 29–Nọvemba 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 18-19 Jizọs Gbaara Eziokwu Ahụ Àmà OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ịhụnanya Ka E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst—Soro Eziokwu Ṅụrịa Ọṅụ