Ọktoba 22-28
JỌN 15-17
Abụ nke 129 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Unu Abụghị nke Ụwa”: (Nkeji 10)
Jọn 15:19—Ndị na-eso ụzọ Jizọs “abụghị nke ụwa” (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 15:21—A kpọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs asị n’ihi aha ya (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 16:33—Ndị na-eso ụzọ Jizọs nwere ike imeri ụwa otú ahụ Jizọs mere (mwbr18.10 it-1 516)
Ihe Anyị Mụtara n ‘Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jọn 17:21-23—Olee otú o si bụrụ na ndị na-eso ụzọ Jizọs bụ “otu”? (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 17:24—Gịnị bụ “ntọala ụwa”? (mwbr18.10 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 17:1-14
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 14 ¶3-4
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ịhụnanya Ka E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst—Gbalịa Ka Unu Na-adị n’Otu”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ ‘Nweenụ Ịhụnanya n’Etiti Onwe Unu’—Agụkọla Mmejọ. Oge ka dịrị, tụleenụ ihe dị n’igbe bụ́ “Ihe Atụ Baịbụl Ga-enyere Anyị Aka.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 40
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 106 na Ekpere