AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 4-5
Ha Nọgidere Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu
Olee ihe mere ka ndịozi bụrụ ezigbo ndị nkụzi? Gịnị mere ha ji na-ekwu Okwu Chineke n’atụghị egwu? “Ha na Jizọs na-anọbu.” Ha mụtakwara ihe n’aka Jizọs bụ́ Onye Ozizi Ukwu ahụ. (Ọrụ 4:13) Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’aka Jizọs nke ga-enyere anyị aka ịna-akụzi Okwu Chineke nke ọma?