Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Nọvemba p. 5
  • Uru Iji Ihe Nkwagharị Ezi Ozi Ọma Na-aba n’Ụwa Niile

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Uru Iji Ihe Nkwagharị Ezi Ozi Ọma Na-aba n’Ụwa Niile
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Uru Ịmụmụ Ọnụ Ọchị Bara
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Ha Chere na Ọ Bụ Pastọ Ha
    Ihe Ndịàmà Jehova Kọrọ
  • Ụzọ Ọhụrụ E Si Ekwusa Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ụzọ Ọhụrụ Na-eme Obi Ụtọ E Si Ekwusa Ozi Ọma
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Nọvemba p. 5
Ụmụnna abụọ ji ihe a na-akwagharị akwagharị na-ezi ozi ọma n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Uru Iji Ihe Nkwagharị Ezi Ozi Ọma Na-aba n’Ụwa Niile

Ọrụ Ndịozi isi ise kwuru na Ndị Kraịst oge mbụ na-aga n’ụlọ nsọ bụ́ ebe ndị mmadụ na-anọkarị ka ha nwee ike izi ha ozi ọma. (Ọrụ 5:19-21, 42) Taa, anyị ahụla na iji ihe a na-akwagharị akwagharị ezi ozi ọma n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị na-aba ezigbo uru.

LEENỤ VIDIO BỤ́ URU IJI IHE NKWAGHARỊ EZI OZI ỌMA NA-ABA N’ỤWA NIILE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Ebe Mi Jung You ji ihe nkwagharị na-ekwusa ozi ọma; Jacob Salomé; Ebe Annies na di ya ji ihe nkwagharị na-ekwusa ozi ọma

    Olee mgbe a malitere iji ihe nkwagharị ezi ozi ọma, oleekwa otú e si malite ya?

  • Olee ihe mere iji ihe nkwagharị edosa akwụkwọ anyị ji baa uru karịa iji tebụl?

  • Olee ihe anyị mụtara n’akụkọ Mi Jung You?

  • Olee otú akụkọ Jacob Salomé si gosi na iji ihe nkwagharị ekwusa ozi ọma bara uru?

  • Olee otú akụkọ Annies na di ya si kụziere anyị otú dị mma anyị kwesịrị isi na-ezi ozi ọma ma anyị jiri ihe nkwagharị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya