Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Disemba p. 3
  • Disemba 10-16

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 10-16
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Disemba p. 3

Disemba 10-16

ỌRỤ NDỊOZI 12-14

  • Abụ nke 60 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Banabas na Pọl Agaa Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Dị Iche Iche Dị Anya”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 13:2, 3​—Jehova họọrọ Banabas na Pọl maka ọrụ pụrụ iche (bt 86 ¶4)

    • Ọrụ 13:12, 48; 14:1​—Mbọ ha gbara kwusaa ozi ọma mere ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị kwere ekwe (bt 95 ¶5)

    • Ọrụ 14:21, 22​—Banabas na Pọl wusiri okwukwe ndị ghọrọ ndị na-eso ụzọ ọhụrụ ike (w14 9/15 13 ¶4-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 12:21-23—Gịnị ka anyị mụtara n’ihe mere Herọd? (w08 5/15 32 ¶7)

    • Ọrụ 13:9—Olee ihe mere e jikwa akpọ Sọl, Pọl? (mwbr18.12 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 12:1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt 78-79 ¶8-9—Isiokwu: Na-ekpe Ekpere Maka Ụmụnna Gị.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 65

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Inyere Ndị ‘Nwere Ezi Obi’ Aka Ịghọ Ndị Na-eso Ụzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Chineke Ga-enyere Gị Aka.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 45

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 55 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya