Pọl na Banabas nọ n’ihu Sajiọs Pọlọs
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 12-14
Banabas na Pọl Agaa Kwusaa Ozi Ọma n’Ebe Dị Iche Iche Dị Anya
N’agbanyeghị mmegide kpụ ọkụ n’ọnụ a na-emegide ndị na-eso ụzọ Jizọs, Banabas na Pọl gbasiri mbọ ike nyere ndị dị nwayọọ n’obi aka ịghọ Ndị Kraịst
Ha ziri ụdị mmadụ niile ozi ọma
Ha gbara ndị ghọrọ ndị na-eso ụzọ ọhụrụ ume ka ha “nọgide n’okwukwe”