Jenụwarị 7-13
ỌRỤ NDỊOZI 21-22
Abụ nke 55 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ka Uche Jehova Mee”: (Nkeji 10)
Ọrụ 21:8-12—Ụmụnna ndị ha na Pọl nọ rịọrọ ya ka ọ ghara ịga Jeruselem n’ihi ọdachi na-echere ya n’ebe ahụ (bt 177 ¶15-16)
Ọrụ 21:13—Pọl kpebisiri ike ime uche Jehova (bt 178 ¶17)
Ọrụ 21:14—Mgbe ụmụnna ndị ahụ hụrụ na Pọl kpebisiri ike ịga Jeruselem, ha kwụsịrị ịrịọ ya ka ọ ghara ịga (bt 178 ¶18)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọrụ 21:23, 24—Gịnị mere ndị okenye nọ na Jeruselem ji gwa Pọl ka ha mee ihe a n’agbanyeghị na Ndị Kraịst anọkwaghị n’okpuru iwu Mozis? (bt 184-185 ¶10-12)
Ọrụ 22:16—Olee ihe Pọl ga-eme ka a sachapụ mmehie ya? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 21:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)a
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Okwu Mmeghe Na-adọrọ Mmasị, tụleenụ ihe dị na ihe ọmụmụ nke mbụ na broshọ bụ́ Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w10 2/1 13 ¶2–14 ¶2—Isiokwu: Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịna-edebe Ụbọchị Izu Ike Kwa Izu? (th ihe ọmụmụ nke 1)b
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Jehova Kụziiri Anyị Otú Anyị Ga-esi Zụọ Ụmụ Anyị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 49
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 70 na Ekpere