Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Eprel p. 2
  • Eprel 1-7

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 1-7
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Eprel p. 2

Eprel 1-7

1 NDỊ KỌRỊNT 7-9

  • Abụ nke 136 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mmadụ Ịnọ n’Alụghị Di ma Ọ Bụ Nwunye Bụ Onyinye”: (Nkeji 10)

    • 1 Kọr. 7:32​—Ndị Kraịst na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye ga-ejeliri Jehova ozi otú ha chọrọ n’ihi na ha anaghị enwe nchegbu ndị lụrụlanụ na-enwe (w11 1/15 17-18 ¶3)

    • 1 Kọr. 7:​33, 34​—Ndị Kraịst lụrụla di ma ọ bụ nwunye ‘na-echegbu onwe ha maka ihe nke ụwa’ (w08 7/15 27 ¶1)

    • 1 Kọr. 7:​37, 38​—Ndị Kraịst hapụrụ ịlụ di ma ọ bụ nwunye iji jekwuoro Jehova ozi ‘ga-eme nke ọma karịa’ Ndị Kraịst lụrụnụ (w96 10/15 12-13 ¶14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 1 Kọr. 7:11​—Olee ihe ndị nwere ike ime ka Onye Kraịst kpebie na ya na di ya ma ọ bụ nwunye ya ga-ekewa? (lv 220-221)

    • 1 Kọr. 7:36​—Gịnị mere Onye Kraịst kwesịrị iji chere ruo mgbe ọ ‘gafere oge ntoju ntorobịa’ tupu ya alụọ di ma ọ bụ nwunye? (w00 7/15 31 ¶2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 8:​1-13 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 4 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w12 11/15 20​—Isiokwu: Ọ̀ Pụtara na Ndị Kpebiri Ịnọ n’Alụghị Di ma Ọ Bụ Nwunye Si n’Ụzọ Pụrụ Iche Nweta Onyinye Ahụ? (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 37

  • Jiri Oge Ị Na-alụbeghị Di Ma Ọ Bụ Nwunye Mee Ihe Bara Uru: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu ndị na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye na-enwe? (1 Kọr. 7:39) Gịnị mere e kwesịrị iji ṅomie ada Jefta? Olee ihe Jehova ga-emere ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ? (Ọma 84:11) Olee otú ndị nọ n’ọgbakọ ga-esi na-agba ndị na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye ume? Olee ụfọdụ ihe Ndị Kraịst na-alụbeghị di ma ọ bụ nwunye nwere ike ime ná nzukọ Jehova?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 61

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 42 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya