Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Eprel p. 7
  • Jehova Bụ “Chineke nke Nkasi Obi Niile”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Bụ “Chineke nke Nkasi Obi Niile”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ngụgụ Obi Site n’Aka “Chineke nke Nkasi Obi Nile”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
  • “Soronụ Ndị Na-akwa Ákwá Kwaa Ákwá”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Kasie Ndị Na-eru Újú Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Tụkwasị Jehova, Bụ́ “Chineke Nke Nkasi Obi Niile,” Obi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Eprel p. 7
Ebe ndị ike gwụchara na-eche Dokịta n’ụlọ ọgwụ

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 2 NDỊ KỌRỊNT 1-3

Jehova Bụ “Chineke nke Nkasi Obi Niile”

1:​3, 4

Jehova na-esi n’aka ọgbakọ ya akasi anyị obi. Olee ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi kasie ndị na-eru uju obi?

  • Gee ha ntị. Anarakwala ha okwu n’ọnụ

  • “Soronụ ndị na-akwa ákwá kwaa ákwá.”​—Rom 12:15

  • Zigara ha ozi ekwentị ma ọ bụ ozi iimel.​——w17.07 15, igbe

  • Kpee ekpere maka ha, sorokwa ha kpee ekpere

Amaokwu Baịbụl ndị a akasiela ọtụtụ ndị obi:

  • “Jehova nọ ndị obi ha tiwara etiwa nso; ọ na-azọpụtakwa ndị e gburu mmụọ ha.”​—Ọma 34:​18, 19

  • “Mgbe m nwere ọtụtụ nchegbu n’ime obi m, nkasi obi gị [Jehova] malitere ime ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi m ala.”​—Ọma 94:19

  • “Ka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na Chineke bụ́ Nna anyị, onye hụrụ anyị n’anya ma nye nkasi obi ebighị ebi na ezi olileanya site n’obiọma na-erughịrị mmadụ, kasiekwa unu obi ma mee ka unu guzosie ike.”​—2 Tesa. 2:​16, 17

Ebe otu onye na-ede amaokwu Baịbụl na-akasi obi n’akwụkwọ
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya