Mee 13-19
2 Ndị Kọrịnt 7-10
Abụ nke 109 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ịgbatara Ụmụnna Anyị Ọsọ Enyemaka So n’Ozi Anyị”: (Nkeji 10)
2 Kọr. 8:1-3—Ụmụnna ndị Masedonia nyere ihe “karịa otú ike ha hà” iji nyere ụmụnna ha nọ na Judia aka (w98 11/1 25 ¶1; kr 209 ¶1)
2 Kọr. 8:4—Inyere Ndị Kraịst ibe anyị ọdachi dakwasịrị aka so n’ozi anyị (kr 209-210 ¶4-6)
2 Kọr. 9:7—“Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya” (kr 196 ¶10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)
2 Kọr. 9:15—Gịnị bụ ‘onyinye Chineke a na-apụghị ịkọwa akọwa nke ọ na-enye n’efu’? (w16.01 9 ¶2)
2 Kọr. 10:17—Gịnị ka mmadụ ‘iji Jehova anya isi’ pụtara? (g99 7/8 18-19)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Kọr. 7:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 12)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 4)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú Ọsọ Enyemaka Anyị Na-agbatara Ụmụnna Anyị Si Baara Ụmụnna Nọ n’Agwaetiti Karịbian Uru” (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ezigbo Ịhụnanya Mere Ka Anyị Gbatara Ndị Nọ n’Agwaetiti Dị Iche Iche Ọsọ Enyemaka
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 66
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 94 na Ekpere