Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jun p. 6
  • Jun 24-30

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 24-30
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jun p. 6

Jun 24-30

NDỊ FILIPAỊ 1-4

  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Unu Echegbula Onwe Unu Banyere Ihe Ọ Bụla”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ndị Filipaị Na-ekwu.]

    • Fil. 4:6​—Kpee ekpere maka nchegbu gị (w17.08 10 ¶10)

    • Fil. 4:7​—Kwe ka “udo nke Chineke” chebe obi gị (w17.08 10 ¶7; 12 ¶16)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Fil. 2:17​—Olee otú o si bụrụ na ‘a wụsara Pọl dị ka àjà ihe ọṅụṅụ’? (it-2 528 ¶5)

    • Fil. 3:11​—Gịnị bụ “mbilite n’ọnwụ bu ụzọ”? (w07 1/1 26-27 ¶5)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Fil. 4:​10-23 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 6 ¶3-4 (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 45

  • Gị na Ekwentị Gị Ònye Nwe Ibe Ya?: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Zaakwanụ ajụjụ ndị a: Olee uru ekwentị na ihe ndị yiri ya na-abara anyị? Olee nsogbu dị n’ịpị ekwentị ma ọ bụ ihe ndị yiri ya mgbe niile? Olee otú ị ga-esi chọpụta ma ịpị ekwentị ò riela gị ahụ́? Olee ihe ụfọdụ anyị nwere ike ime ka anyị nwee ike ịna-ahapụtụ ekwentị anyị ma ‘na-achọpụta ihe ndị ka mkpa’? (Fil. 1:10)

  • “Lezie Anya Mgbe Ị Na-ahọrọ Ihe I Ji Atụrụ Ndụ”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Olee Ụdị Ihe M Ga-eji Atụrụ Ndụ?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 72

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 76 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya