Septemba 2-8
NDỊ HIBRU 7-8
Abụ nke 16 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Onye Nchụàjà Dị Ka Melkizedek Ruo Mgbe Ebighị Ebi”: (Nkeji 10)
Hib. 7:1, 2—Melkizedek, bụ́ eze na onye nchụàjà, zutere Ebreham ma gọzie ya (it-2 366)
Hib. 7:3—Melkizedek bụ “onye na-enweghị usoro ọmụmụ” na “onye nchụàjà mgbe niile” (it-2 367 ¶4)
Hib. 7:17—Jizọs “bụ onye nchụàjà dị ka Melkizedek ruo mgbe ebighị ebi” (it-2 366)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Hib. 8:3—N’Iwu Mozis, olee ihe dị iche n’onyinye a na-eche n’ihu Chineke na àjà a na-achụrụ ya? (w00 8/15 14 ¶11)
Hib. 8:13—Olee otú ọgbụgba ndụ Iwu ahụ si bụrụ “ihe oge ya gafeworo” n’oge Jeremaya? (it-1 523 ¶5)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Hib. 7:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Akụzi Ihe nke Ọma, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 9 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 10/15 15-16 ¶9-11, 13-14—Isiokwu: Gịnị bụ ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ? (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Septemba. Gbaa mmadụ niile ume ka ha gaa legharịa anya n’isi ụlọ ọrụ anyị ma ọ bụ n’alaka ụlọ ọrụ anyị ma o kwe ha mee.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 82
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 83 na Ekpere