Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Ọktoba p. 3
  • Ọktoba 14-20

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 14-20
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Ọktoba p. 3

Ọktoba 14-20

1 PITA 1-2

  • Abụ nke 29 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Unu Ga-adị Nsọ”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 1 Pita Na-ekwu.]

    • 1 Pita 1:14, 15—Ọchịchọ anyị na omume anyị kwesịrị ịdị nsọ (w17.02 9 ¶5)

    • 1 Pita 1:16—Anyị na-agba mbọ iṅomi Chineke anyị dị nsọ (lv 64-65 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 1 Pita 1:10-12—Olee otú anyị nwere ike isi gbasie mbọ ike ka ndị amụma na ndị mmụọ ozi? (w08 11/15 21 ¶9)

    • 1 Pita 2:25—Ònye bụ Onye Nlekọta Kachanụ? (it-2 565 ¶3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Pita 1:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mee ihe dị na peeji nke mbụ. Jiri akọ zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mee ihe dị na peeji nke mbụ, nyekwa ya otu akwụkwọ si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 9)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 28

  • Bụrụ Enyi Jehova—Na-adị Ọcha: (Nkeji 6) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, gwa ụmụaka ndị ị họọrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu. Jụọ ha ajụjụ ndị a: Olee otú Jehova si hazie ihe niile o kere? Gịnị na-enyere enyi mmiri aka ịna-adị ọcha? Gịnị mere i kwesịrị iji na-enye aka edebe ụlọ unu ọcha?

  • “Jehova Hụrụ Ndị Na-adị Ọcha n’Anya”: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Chineke Hụrụ Ndị Na-adị Ọcha n’Anya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 87

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 39 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya