Ọktoba 28–Nọvemba 3
2 PITA 1-3
Abụ nke 114 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Na-eburu Ọbịbịa nke Ụbọchị Jehova n’Uche”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 2 Pita Na-ekwu.]
2 Pita 3:9, 10—Ụbọchị Jehova ga-abịa ozugbo oge ya ruru (w06 12/15 27 ¶11)
2 Pita 3:11, 12—Anyị kwesịrị ichebara ụdị mmadụ anyị kwesịrị ịbụ echiche (w06 12/15 19 ¶18)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
2 Pita 1:19—Ònye bụ “kpakpando ụtụtụ,” olee mgbe o biliri, oleekwa otú anyị si mara na nke a emeela? (w08 11/15 22 ¶2)
2 Pita 2:4—Gịnị bụ “Tatarọs,” oleekwa mgbe a tụbara ndị mmụọ ozi ahụ nupụrụ isi n’ime ya? (w08 11/15 22 ¶3)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Pita 1:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 7)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 154-155 ¶3-4 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Olee Otú I Jiruru Okwu Chineke Kpọrọ Ihe?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ha Ji Baịbụl Kpọrọ Ihe—Nkebi Ya (William Tyndale).
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 88 ¶12-19
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 49 na Ekpere