AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 2 PITA 1-3
“Na-eburu Ọbịbịa nke Ụbọchị Jehova n’Uche”
Jehova ga-ebibi ndị ajọ omume ozugbo oge ya ruru. Omume anyị ọ̀ na-egosi na anyị dị njikere maka oké ụbọchị Jehova?
Olee ihe mmadụ ịna-akpa “àgwà dị nsọ” na ịna-eme “omume ịsọpụrụ Chineke” pụtara?
Anyị kwesịrị ịna-akpa àgwà dị mma ma na-agbachitere ihe anyị kweere
Anyị kwesịrị ịna-eme ihe ndị gbasara ofufe Chineke mgbe niile, ma n’ihu ọha ma mgbe naanị anyị nọ