AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 PITA 1-2
“Unu Ga-adị Nsọ”
Anyị ga-adị nsọ ma ọ bụ dị ọcha tupu Jehova anabata ofufe anyị na-efe ya. Olee otú anyị ga-esi . . .
na-efe Chineke n’ụzọ dị ọcha?
na-adị ọcha n’echiche anyị na n’omume anyị?
na-edowe ahụ́ anyị na ebe anyị bi ọcha?