Disemba 2-8
MKPUGHE 7-9
Abụ nke 63 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Oké Ìgwè Mmadụ A Na-apụghị Ịgụta Ọnụ Bụ Ndị Jehova Gọziri Agọzi”: (Nkeji 10)
Mkpu. 7:9—“Oké ìgwè mmadụ” ahụ guzo n’ihu ocheeze Jehova (it-1 997 ¶1)
Mkpu. 7:14—Oké ìgwè mmadụ ahụ ga-alanahụ “oké mkpagbu ahụ” (it-2 1127 ¶4)
Mkpu. 7:15-17—A ga-agọzi oké ìgwè mmadụ ahụ n’ụwa n’ọdịnihu (it-1 996-997)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Mkpu. 7:1—Gịnị ka “ndị mmụọ ozi anọ ndị guzo na nkuku anọ nke ụwa” na “ifufe anọ” ahụ nọchiri anya ha? (re 113-115 ¶3-4)
Mkpu. 9:11—Ònye bụ “mmụọ ozi nke abis”? (it-1 12)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 7:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jiri Mmetụta Kwuo Okwu, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 12 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.01 23-25 ¶12-16—Isiokwu: Gịnị mere anyị ekwesịghị ichegbuwe onwe anyị n’ihi na ọnụ ọgụgụ ndị na-ata achịcha ná Ncheta Ọnwụ Jizọs na-agbagozi agbago n’oge ndị a? (th ihe ọmụmụ nke 6)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8)
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Disemba.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 93
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 27 na Ekpere