Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Disemba p. 3
  • E Gburu ‘Ndị Àmà Abụọ,’ E mechaa Kpọlite Ha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • E Gburu ‘Ndị Àmà Abụọ,’ E mechaa Kpọlite Ha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • Olee Otú “Ọkpụkpụ Ndị Kpọrọ Nkụ” na ‘Ndị Àmà Abụọ’ Si Yie?
    A Maliteghachila Ife Jehova Ezigbo Ofufe
  • Ịtụteghachi Ndịàmà Abụọ Ahụ
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
  • Ụbọchị Amụma Daniel Na Okwukwe Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Disemba p. 3
Ebe ‘ndị àmà abụọ’ e kwuru okwu ha ná Mkpughe guzo n’ihu ihe ndọba oriọna na osisi oliv

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MKPUGHE 10-12

E Gburu ‘Ndị Àmà Abụọ,’ E mechaa Kpọlite Ha

11:3-11

  • ‘Ndị àmà abụọ’: Ha bụ obere ìgwè ndị e tere mmanụ na-edu ndú n’ọgbakọ mgbe e hiwere Alaeze Chineke n’afọ 1914

  • E gburu ha: Mgbe ha yi “ákwà iru uju” kwusachaa ozi ọma ruo afọ atọ na ọkara, ‘e gburu ha’ mgbe a tụrụ ha mkpọrọ si otú ahụ manye ha ịnọ n’ekwusaghị ozi ọma

  • A kpọlitere ha: Mgbe ụbọchị atọ na ọkara ihe atụ ahụ gwụchara, ha dịghachiri ndụ mgbe a tọhapụrụ ha na mkpọrọ, ha amalitekwa ịhazi ọrụ ikwusa ozi ọma

Mkpughe 11:1, 2 gosiri na e nwere ihe jikọrọ amụma ndị a na ihe e kwuru na Malakaị 3:1-3 banyere inyocha ụlọ nsọ ihe atụ na ime ka ọ dị ọcha. Afọ amụma ndị e buru mezuru na-egosi: Mgbe e mere ka ụlọ nsọ dị ọcha, nke malitere n’ihe dị ka ngwụcha afọ 1914 ruo n’ihe dị ka mmalite afọ 1919; afọ atọ na ọkara ma ọ bụ ụbọchị 1,260 nke malitere n’ihe dị ka ná ngwụcha afọ 1914 ruo ihe dị ka ná mmalite afọ 1918; ụbọchị atọ na ọkara nke malitere n’ihe dị ka mmalite afọ 1918 ruo ihe dị ka mmalite afọ 1919.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya