Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Disemba p. 5
  • Disemba 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Disemba p. 5

Disemba 23-29

MKPUGHE 17-19

  • Abụ nke 149 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Agha Chineke Ga-akwụsị Agha Niile”: (Nkeji 10)

    • Mkpu. 19:11, 14-16—Jizọs Kraịst ga-emezu ihe Chineke kpere n’ikpe (w08 4/1 8 ¶3-4; it-1 1146 ¶1)

    • Mkpu. 19:19, 20—A ga-ebibi anụ ọhịa ahụ na onye amụma ụgha ahụ (re 285 ¶24)

    • Mkpu. 19:21—A ga-ebibi ụmụ mmadụ niile na-emegide ọchịchị Chineke (re 286 ¶25)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mkpu. 17:8—Kọwaa otú “anụ ọhịa ahụ si bụrụ nke dịbu adị, ma ọ dịkwaghị, ma bụrụ nke ga-adị.” (re 247-248 ¶5-6)

    • Mkpu. 17:16, 17—Olee otú anyị si mara na okpukpe ụgha agaghị eji nwayọọ nwayọọ nwụọ? (w12 6/15 18 ¶17)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 17:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 8)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 8 (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 150

  • Nye M Obi Ike: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio egwú bụ́ Nye M Obi Ike. Zaakwanụ ajụjụ ndị na-esonụ: Olee ihe ndị na-eme ná ndụ anyị chọrọ ka anyị nwee obi ike? Olee akụkọ Baịbụl ndị na-eme ka i nwee obi ike? Ònye nọnyeere anyị? Ná ngwụcha ihe omume gị, gwa ụmụnna ka ha bilie ma bụọ abụ bụ́ “Nye M Obi Ike” (ụdị nke a na-abụ n’ọmụmụ ihe).

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 96

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 136 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya