Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Disemba p. 5
  • Agha Chineke Ga-akwụsị Agha Niile

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Agha Chineke Ga-akwụsị Agha Niile
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ònye Ga-eduru Ihe A Kporo Mmadụ Gaa n’Inweta Udo?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ezi Udo—Site n’Ebee?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Olee Mgbe Udo Na-adịgide Adịgide Ga-abịa n’Ezie?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Amagedọn Bụ Agha Chineke nke Ga-akwụsị Agha Niile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Disemba p. 5
Ebe Jizọs na ndị agha ya nọ n’elu ịnyịnya ọcha, ogologo mma agha esi ya n’ọnụ na-apụta

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MKPUGHE 17-19

Agha Chineke Ga-akwụsị Agha Niile

19:11, 14-16, 19-21

Gịnị mere Jehova, bụ́ “Chineke nke ịhụnanya na nke udo,” ga-eji dunye Ọkpara ya, bụ́ “Onyeisi Udo,” ka ọ lụọ agha?—2 Kọr. 13:11; Aịza. 9:6.

  • Jehova na Jizọs hụrụ ezi omume n’anya ma kpọọ ajọ omume asị

  • Ọ gwụla mgbe e bibiri ndị ajọ omume ka a ga-enwe udo na-adịgide adịgide, mmegbu akwụsịkwa

  • Ịnyịnya ọcha na ákwà linin ọma nke na-acha ọcha, dịkwa ọcha e kwuru okwu ha na-egosi na ụsụụ ndị agha nọ n’eluigwe “na-alụ agha n’ezi omume”

Gịnị ka anyị ga-eme ka a zọpụta anyị n’agha a ga-adị egwu?—Zef. 2:3

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya