Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Disemba p. 6
  • Disemba 30, 2019–Jenụwarị 5, 2020

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 30, 2019–Jenụwarị 5, 2020
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Disemba p. 6

Disemba 30, 2019–Jenụwarị 5, 2020

MKPUGHE 20-22

  • Abụ nke 146 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Lee! Ana M Eme Ihe Niile Ka Ha Dị Ọhụrụ”: (Nkeji 10)

    • Mkpu. 21:1—“Eluigwe mbụ na ụwa mbụ agabigawo” (re 301 ¶2)

    • Mkpu. 21:3, 4—“Ihe mbụ niile agabigawo” (w13 12/1 11 ¶2-4)

    • Mkpu. 21:5—Nkwa Jehova kwesịrị ntụkwasị obi (w03 8/1 12 ¶14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mkpu. 20:5—Olee otú o si bụrụ na “ndị fọdụrụ ná ndị nwụrụ anwụ” ga-adịghachi ndụ mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị? (it-2 249 ¶2)

    • Mkpu. 20:14, 15—Gịnị bụ “ọdọ ọkụ ahụ”? (it-2 189-190)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 20:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 9)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 12 (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 57

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Mgbanwe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 97

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 80 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya