Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jun p. 3
  • Jun 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jun p. 3

Jun 8-14

JENESIS 46-47

  • Abụ nke 86 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ha Nwetara Nri n’Oge Ụnwụ”: (Nkeji 10)

    • Jen. 47:13—Oké ụnwụ dara n’ala Ijipt na Kenan (w88 5/1 21 ¶2)

    • Jen. 47:16, 19, 20—Ndị Ijipt mere ihe iji nweta nri ha ga-eri iji dị ndụ

    • Jen. 47:23-25—Anyịnwa kwesịrị ịgbalịsi ike iji rite uru n’ọtụtụ nri Chineke si n’Okwu ya na-enye anyị taa (kr 234-235 ¶11-12)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 46:4—Gịnị ka Josef ‘iji aka ya mechie’ anya Jekọb pụtara? (it-1 220 ¶1)

    • Jen. 46:26, 27—Mmadụ ole n’ezinụlọ Jekọb banyere n’Ijipt? (“Ha niile dị mmadụ iri asaa na ise” ihe a kọwara n’Ọrụ 7:14, nwtsty)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 47:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si jiri ajụjụ kụzie ihe nke ọma? Olee otú o si kọwaa amaokwu Baịbụl ahụ nke ọma?

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị ma jiri isi nke 9 malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 96

  • Ahapụla Ihe Ndị Jehova Na-echetara Anyị: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ Jiri Ihe Jehova Na-echetara Anyị Kpọrọ Ihe. Gbaa mmadụ niile ume ka ha nọgide na-amụ Okwu Chineke na ihe ndị ọzọ e ji akụziri anyị ihe.—Aịza. 25:6; 55:1; 65:13; Mat. 24:45.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 118

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 109 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya