Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jun p. 2
  • Josef Gbaghaara Ụmụnne Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Josef Gbaghaara Ụmụnne Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Dị Njikere Ịgbaghara Ndị Ọzọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • “Ànọ M n’Ọnọdụ Chineke?”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • ‘Werenụ Amara Na-agbaghara Onwe Unu’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1997
  • Ị̀ Na-agbaghara Dị Ka Jehova Na-agbaghara?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jun p. 2
Ebe Josef na-agwa ụmụnne ya na ya bụ Josef, ya eju ha anya.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 44-45

Josef Gbaghaara Ụmụnne Ya

44:1, 2, 33, 34; 45:4, 5

O nwere ike isiri anyị ike ịgbaghara onye mejọrọ anyị, karịchaa ma ọ bụrụ na onye ahụ kpachaara anya mee anyị ihe ọjọọ. Ma, olee ihe nyeere Josef aka ịgbaghara ụmụnne ya?

  • Josef achọwaghị otú ọ ga-esi megwara ụmụnne ya, kama ọ nọ na-ele ma ọ̀ ga-ahụ ihe ọ ga-eji maka ya gbaghara ha.—Ọma 86:5; Luk 17:3, 4

  • O bughịrị ụmụnne ya ihe ọjọọ n’obi, kama o ṅomiri Jehova, onye dị njikere ịgbaghara mmehie—Maị. 7:18, 19

Olee otú m ga-esi na-agbaghara ndị ọzọ dị ka Jehova na-eme?

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ nọ n’Ụlọ Nzukọ Alaeze na-akparịta ụka. 2. Ebe ụmụnna nwoke abụọ na-ekwe ibe ha n’aka.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya