Septemba 28–October 4
ỌPỤPỤ 29-30
Abụ nke 32 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Onyinye A Na-enye Jehova”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 30:11, 12—Jehova gwara Mozis ka ọ gụọ ụmụ Izrel ọnụ (it-2 764-765)
Ọpụ. 30:13-15—Onye ọ bụla e debara aha ya n’akwụkwọ ga-enye Jehova onyinye (it-1 502)
Ọpụ. 30:16—A na-enye onyinye ahụ maka “ozi a na-eje n’ụlọikwuu nzute” (w11 11/1 12 ¶1-2)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 29:10—Gịnị ka ‘ibikwasị aka n’isi oké ehi ahụ’ pụtara? (it-1 1029 ¶4)
Ọpụ. 30:31-33—Gịnị mere mmadụ ime mmanụ dị nsọ ma tee ya onye a na-ekwesịghị ite ya ji bụrụ mmehie a ga-eji maka ya gbuo mmadụ? (it-1 114 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 29:31-46 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mee ihe dị na peeji nke mbụ. Jiri ya gosi otú e nwere ike isi zie onye na-apụtaghị apụta ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 113 ¶18 (th ihe ọmụmụ nke 13)
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) km 1/11 4 ¶5-7; 6, igbe—Isiokwu: Ụfọdụ Ihe Ndị Unu Nwere Ike Ikwurịta ná Mgbede Ezinụlọ Ji Efe Ofufe. (th ihe ọmụmụ nke 20)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ì Nwere Ike Inye Jehova Oge Gị na Ike Gị?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Anyị Na-eme Atụmatụ Ịrụ Ụlọ Ọhụrụ—Nkebi ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 134
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 137 na Ekpere