Septemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Septemba 2020 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Septemba 7-13 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 23-24 Esola Ìgwè Mmadụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Kpachara Anya Ka Ị Ghara Ịna-agbasa Akụkọ Ụgha Septemba 14-20 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 25-26 Ihe Kacha Mkpa n’Ụlọikwuu Ahụ Septemba 21-27 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 27-28 Gịnị Ka Uwe Ndị Nchụàjà Na-eyi Nwere Ike Ịkụziri Anyị? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Onye Na-apụtaghị Apụta Ozi Ọma Septemba 28–Ọktoba 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 29-30 Onyinye A Na-enye Jehova OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ì Nwere Ike Inye Jehova Oge Gị na Ike Gị?