Ebe nnukwu onye nchụàjà na-abanye n’Ebe Kasị Nsọ
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee otú obi na-adị Chineke maka ndị chọrọ ịmata ya?
Amaokwu Baịbụl: 1 Pita 5:6, 7
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú onye ọ bụla n’ime anyị dịruru Chineke mkpa?
○● NLETAGHACHI
Ajụjụ: Olee otú onye ọ bụla n’ime anyị dịruru Chineke mkpa?
Amaokwu Baịbụl: Mat. 10:29-31
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke ma otú obi na-adị anyị?