Mgbe Mozis na-ekewa Osimiri Uhie
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Ebee ka anyị ga-esi enweta ihe ga-enyere anyị aka idi ọnwụ mmadụ?
Amaokwu Baịbụl: 2 Kọr. 1:3, 4
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?
○● NLETAGHACHI
Ajụjụ: Olee ihe na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?
Amaokwu Baịbụl: Ekli. 9:5, 10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Ndị nwụnahụrụ anyị, hà ga-adị ndụ ọzọ?