Josef tụkwasịrị Jehova obi mgbe a tụrụ ya mkpọrọ n’Ijipt
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Gịnị na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?
Amaokwu Baịbụl: Ekli. 9:5a
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gaala?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gaala?
Amaokwu Baịbụl: Job 14:14, 15
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ndụ ga-adị mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụnahụrụ anyị?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee otú ndụ ga-adị mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụnahụrụ anyị?
Amaokwu Baịbụl: Aịza. 32:18
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Chineke ga-esi mee ka udo dị n’ụwa?