Ebe Noa na ndị ezinụlọ ya na-achọ ịba n’ụgbọ ahụ
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Gịnị bụ aha Chineke?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 83:18
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee àgwà bụ́ isi Jehova nwere?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee àgwà bụ́ isi Jehova nwere?
Amaokwu Baịbụl: 1 Jọn 4:8
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ị ga-esi bụrụ enyi Chineke?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee otú ị ga-esi bụrụ enyi Chineke?
Amaokwu Baịbụl: Jọn 17:3
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Jehova ọ̀ na-agwa anyị ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu?