Ebe Ebreham na-akụziri Aịzik nwa ya banyere Jehova
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee otú anyị ga-esi mata ihe ndị ga-eme n’ọdịnihu?
Amaokwu Baịbụl: Aịza. 46:10
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee amụma Baịbụl ndị anyị na-ahụ ka ha na-emezu?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee amụma Baịbụl ndị anyị na-ahụ ka ha na-emezu?
Amaokwu Baịbụl: 2 Tim. 3:1-5
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ngọzi ndị Chineke kwere nkwa ga-abịara ụmụ mmadụ n’ọdịnihu?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee ngọzi ndị Chineke kwere nkwa ga-abịara ụmụ mmadụ n’ọdịnihu?
Amaokwu Baịbụl: Aịza. 65:21-23
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe Ọkpara Chineke ga-eme ka nkwa ndị a mezuo?