Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 1
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
  • ○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
  • ○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
  • ỊKPỌ NDỊ MMADỤ MAKA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (Mach 14–Eprel 7):
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 1
Ebe Jizọs na ndịozi ya kwesịrị ntụkwasị obi nọ na tebụl na-eri Nri Anyasị nke Onyenwe anyị.

Ebe Jizọs na ndịozi ya kwesịrị ntụkwasị obi na-agba ndụ

Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ

Ajụjụ: Gịnị ka Chineke bu n’obi kee mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Jen. 1:28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee mmadụ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

  • Akwụkwọ ‘Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?’

    bhs 29 ¶1

○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ

Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke ga-emezu ihe o bu n’obi kee mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 55:11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ihe ga-adị mgbe Chineke mezuru ihe o bu n’obi kee mmadụ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

  • Akwụkwọ ‘Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?’

    bhs 29 ¶2

○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ

Ajụjụ: Olee otú ihe ga-adị mgbe Chineke mezuru ihe o bu n’obi kee mmadụ?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:​10, 11

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee ihe anyị kwesịrị ime iji rite uru ná nkwa ndị Chineke kwere?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

  • Akwụkwọ ‘Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?’

    bhs 35 ¶17

ỊKPỌ NDỊ MMADỤ MAKA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (Mach 14–Eprel 7):

“Anyị na-akpọ gị ka ị bịa otu nnọkọ dị mkpa ọtụtụ nde mmadụ ga-abịa. Ọ bụ ncheta ọnwụ Jizọs.” Nye onye ahụ akwụkwọ ịkpọ òkù. “Ị ga-ahụ oge na ebe anyị ga-anọ eme ya n’akwụkwọ a. Anyị na-akpọkwa gị maka okwu a ga-eji Baịbụl kwuo n’izu bu ya ụzọ.”

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ ma O Nwee Mmasị: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya