Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 16
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs (Febụwarị 27–Mach 27)
  • Mkparịta Ụka nke Mbụ
  • Nletaghachi
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ihe Gị Na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

Ihe Gị Na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta

Ịkpọ Ndị Mmadụ Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs (Febụwarị 27–Mach 27)

Akwụkwọ e ji akpọ ndị mmadụ ka ha bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs, isiokwu ya bụ, ‘Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa’

“Anyị na-akpọ gị [ma ọ bụ na-ezitere gị ozi a] ka ị bịa otu nnọkọ pụrụ iche ọtụtụ nde mmadụ ga-abịa. Ọ bụ ncheta ọnwụ Jizọs.” Nye onye ahụ [ma ọ bụ zigara ya] akwụkwọ ịkpọ òkù. “Ị ga-ahụ oge na ebe anyị ga-anọ eme ya n’akwụkwọ a [ma ọ bụkwanụ otú ị ga-esi esi n’Ịntanet soro mee ya]. Anyị na-akpọkwa gị maka okwu a ga-eji Baịbụl kwuo n’izu bu ya ụzọ.”

Ihe Ị Ga-eme ma Ọ Bụrụ na O Nwere Mmasị: Kpọnyere ya [ma ọ bụ zigara ya] vidio bụ́ Na-echeta Ọnwụ Jizọs.

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Mkparịta Ụka nke Mbụ

Ajụjụ: Ònye bụ Jizọs?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 16:16

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

  • Akwụkwọ ‘Gịnị Ka Baịbụl Na-Akụziri Anyị?’

    bhs 41 ¶5

Nletaghachi

Ajụjụ: Gịnị mere Jizọs ji nwụọ?

Amaokwu Baịbụl: Mat. 20:28

Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka àjà mgbapụta Jizọs?

EBE Ị GA-AHỤ AMAOKWU A N’AKWỤKWỌ ANYỊ JI AKỤZI IHE:

  • Akwụkwọ ‘Gịnị Ka Baịbụl Na-Akụziri Anyị?’

    bhs 52 ¶2

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya