Mach Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Mach-Eprel 2021 Mach 1-7 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel Mach 8-14 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Otú Jehova Si Edu Ndị Ya Mach 15-21 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji Zere Ịna-emekarị Mkpesa? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ị̀ Na-akwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs? Mach 22-28 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Otú Okwukwe Si Eme Ka Anyị Na-enwe Obi Ike MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ Na-ajụ Ajụjụ Mach 29–Eprel 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Kpachara Anya Maka Mpako na Ịtụkwasịkarị Onwe Gị Obi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Eṅomila Ndị Na-eguzosighị Ike n’Ihe Eprel 5-11 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “Abụ M . . . Ihe Nketa Gị” Eprel 12-18 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Nsogbu Bịaara Gị Eprel 19-25 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jehova Mere Ka Nkọcha Ghọọ Ngọzi MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jehova Na-eme Ka Mkpagbu A Na-akpagbu Ndị Ya Ghọọ Ohere Ọma Iji Zie Ozi Ọma Eprel 26–Mee 2 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Otu Onye Ò Nwere Ike Ime Ka Ihe Gbanwee? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Kpachara Anya Mgbe Ị Na-emeta Ndị Enyi MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta