Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 6
  • Mach 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 6

Mach 22-28

ỌNỤ ỌGỤGỤ 13-14

  • Abụ nke 118 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Otú Okwukwe Si Eme Ka Anyị Na-enwe Obi Ike”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọnụ Ọgụ. 13:27—Olee ihe ndị nledo ahụ kwuru kwesịrị ime ka ụmụ Izrel nwekwuo okwukwe n’ebe Jehova nọ? (Lev. 20:24; it-1 740)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 13:1-20 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Okwu: (Nkeji 5) w15 9/15 14-16 ¶8-12—Isiokwu: Ajụjụ Ndị Ga-enyere Anyị Aka Ịma Ma Okwukwe Anyị Ò Sikwara Ike. (th ihe ọmụmụ nke 14)

  • “Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ—Na-ajụ Ajụjụ”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-eme Ka Otú I Si Ezi Ozi Ọma Ka Mma—Na-ajụ Ajụjụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 73

  • Ihe Mere Ezigbo Ndị Kraịst Ji Kwesị Inwe Obi Ike—Ikwusa Ozi Ọma: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu Kitty Kelly nwere? Gịnị nyeere ya aka inwe obi ike? Olee ngọzi ndị o nwetara n’ihi na o nwere obi ike?

  • Ihe Mere Ezigbo Ndị Kraịst Ji Kwesị Inwe Obi Ike—Ịdị Iche n’Ụwa: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu Ayenge Nsilu nwere? Gịnị ka o mere nyeere ya aka ịnọgide na-enwe obi ike? Olee ihe ọ ghọtara nyeere ya aka ịtụkwasị Jehova obi?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 6 ¶17-24 na igbe dị na peeji nke 48

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 143 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya