Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 13 p. 28-29
  • Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Obi Na-atọ Chineke Ụtọ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Obi Na-atọ Chineke Ụtọ?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Enyi Chineke Na-Ezere Ihe Dị Njọ
    Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • Omume Ndị Chineke Kpọrọ Asị
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Nkebi nke 13
    Gee Chineke Ntị
  • Bulie Jehova Elu Dị Ka Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke Ahụ
    Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 13 p. 28-29

NKEBI NKE 13

Gịnị Ka Anyị Ga-eme Ka Obi Na-atọ Chineke Ụtọ?

Emela ihe ọjọọ. 1 Ndị Kọrịnt 6:9, 10

Ihe ndị Chineke kpọrọ asị bụ izu ohi, ịṅụbiga mmanya okè, ịṅụ ọgwọ ọjọọ, ịlụ ọgụ, ikpere arụsị, ife ihe a kpụrụ akpụ

Ọ bụrụ na anyị hụrụ Jehova n’anya, anyị agaghị eme ihe ndị ọ kpọrọ asị.

Jehova achọghị ka anyị zuo ohi, ọ chọghị ka anyị ṅubiga mmanya oké, ma ọ bụ ṅụọ ọgwụ ọjọọ.

Chineke kpọrọ igbu mmadụ, ite ime, nwoke idina nwoke na nwaanyị idina nwaanyị ibe ya asị. Ọ chọghịkwa ka anyị nwee anyaukwu ma ọ bụ lụọ ọgụ.

Anyị ekwesịghị ikpere arụsị ma ọ bụ na-eme mgbaasị.

Mgbe ụwa ga-aghọ Paradaịs, ndị na-eme ihe ọjọọ agaghị ebi na ya.

  • Olee otú Chineke si ele ime anwansi anya?—Diuterọnọmi 18:10-12.

  • Gịnị mere na anyị ekwesịghị ikpere arụsị?—Aịzaya 44:15-20.

Na-eme ihe ọma. Matiu 7:12

Ihe ndị anyị ga-eme ka obi na-atọ Chineke ụtọ bụ ịhụ ndị ọzọ n’anya, ịna-ekwu eziokwu na ịna-agbaghara ndị mmadụ

Ọ bụrụ na anyị chọrọ ime ihe ga-atọ Chineke ụtọ, anyị kwesịrị ịdị na-eme ka ya.

Gosi na ị hụrụ ndị ọzọ n’anya. Otú ị ga-esị gosi ya bụ imere ha ihe ọma na inye ha onyinye.

Na-ekwu eziokwu.

Na-emere ndị mmadụ ebere, na-agbagharakwa ndị mere gị ihe ọjọọ.

Ebe Ndịàmà Jehova na-ezi otu nwoke ozi ọma

Na-akọrọ ndị ọzọ banyere Jehova na ihe ndị ọ chọrọ ka anyị mee.—Aịzaya 43:10.

  • Na-eme ka Jehova.—1 Pita 1:14-16.

  • Na-ahụ ndị mmadụ n’anya.​—1 Jọn 4:7, 8, 11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya