Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Jenụwarị p. 2
  • Jenụwarị 6-12

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 6-12
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Jenụwarị p. 2

Jenụwarị 6-12

JENESIS 1-2

  • Abụ nke 11 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Ekee Ihe Ndị Dị Ndụ n’Ụwa”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Jenesis Na-ekwu.]

    • Jen. 1:​3, 4, 6, 9, 11​—Ihe ndị Jehova kere malite n’ụbọchị nke mbụ ruo n’ụbọchị nke atọ (it-1 527-528)

    • Jen. 1:​14, 20, 24, 27​—Ihe ndị Jehova kere malite n’ụbọchị nke anọ ruo n’ụbọchị nke isii (it-1 528 ¶5-8)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 1:1​—Gịnị ka Baịbụl kwuru gbasara afọ ole ụwa nọrọla? (w15 6/1 5)

    • Jen. 1:26​—Jizọs ò so Chineke bụrụ Onye Okike? (it-2 52)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 1:​1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 13 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w08 2/1 5​—Isiokwu: Ịmara na E Kere Anyị Eke Na-eme Ka Obi Ruo Anyị Ala. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 73

  • “Ì Nwere Ike Ịkọwa Ihe I Kweere?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio abụọ bụ́ Ọkachamara n’Ihe Gbasara Ịgba Ọkpụkpụ Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke na Ọkachamara n’Ihe Gbasara Ụmụ Anụmanụ Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 98

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 18 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya