Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 11 p. 14
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jiri Mmetụta Kwuo Okwu
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 11 p. 14

IHE ỌMỤMỤ NKE 11

Ịnụ Ọkụ n’Obi

Amaokwu Baịbụl

Ndị Rom 12:11

IHE Ị GA-EME: Jiri ịnụ ọkụ n’obi kwuo okwu otú ga-eme ka ndị ị na-agwa okwu mee ihe ị na-ekwu.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Ka ihe ị na-ekwu si gị n’obi. Ka ị na-akwadebe ihe omume gị, chesie echiche ike otú ihe omume gị dịruru ná mkpa. Mụọ ihe omume gị nke ọma ka i nwee ike isi n’obi gị kwuo ya.

  • Chebara ndị ị na-agwa okwu echiche. Chee echiche otú ihe ị ga-agụ ma ọ bụ ihe ị ga-akụzi ga-esi baara ndị ọzọ uru. Cheekwa echiche otú dị iche iche i nwere ike isi mee ihe omume gị ka ndị ị na-agwa okwu ghọta ihe ị na-ekwu nke ọma.

  • Mee ka okwu gị kpoo ọkụ. Jiri ịnụ ọkụ n’obi kwuo okwu. Ka otú i si emegharị ahụ́ na otú ihu gị dị gosi ndị ị na-agwa okwu otú obi dị gị n’ihe ị na-ekwu.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Kpachara anya ka ị ghara imefe otu ụdị mmegharị ahụ́ ókè, otú ọ ga-adọpụ ndị na-ege gị ntị uche. Na-emegharị ahụ́ otú dabara n’ihe ị na-ekwu. Jiri ịnụ ọkụ n’obi kwuo okwu naanị mgbe ị na-ekwu ihe ndị dị ezigbo mkpa na mgbe e nwere ihe ị chọrọ ka ndị na-ege gị ntị mee. Ekwela ka ịnụ ọkụ n’obi gị gafee ókè nke na ọ ga-emezi ka ike gwụ ndị na-ege gị ntị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya