Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 11
  • Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-akụzi Ihe Otú Ọ Ga-eru n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 11
Ebe otu nwanna nwoke na-amụmụ ọnụ ọchị ma na-emegharị aka ka ọ na-amụrụ otu nwoke mere agadi Baịbụl.

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe

Ọ bụrụ na anyị ejiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwu okwu, ọ ga-eme ka ndị mmadụ na-ege anyị ntị. Ọ na-egosikwa na anyị ji ozi ọma anyị na-ezi kpọrọ ihe. N’agbanyeghị agbụrụ anyị si ma ọ bụ ụdị ndị anyị bụ, anyị ga-enweli ịnụ ọkụ n’obi. (Rom 12:11) Olee ihe ga-enyere anyị aka?

Nke mbụ, chee banyere otú ozi ọma ị na-ekwusa si dị mkpa. Ọ bụ ihe ùgwù na i so “na-ezisa ozi ọma nke ihe dị mma.” (Rom 10:15) Nke abụọ, chee banyere uru ozi ọma ị na-ekwusa ga-abara ndị na-ege gị ntị. Ọ dị ezigbo mkpa ka ha nụ ozi ọma ị na-ekwusa. (Rom 10:13, 14) N’ikpeazụ, jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwu okwu. Ka ị na-eme ya, na-emegharị ahụ́ gị, ka ihu gị gosikwa otú obi dị gị maka ihe ị na-ekwu.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ—NA-EME KA OTÚ I SI EZI OZI ỌMA KA MMA—NA-EJI ỊNỤ ỌKỤ N’OBI AKỤZI IHE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Nweta Ọṅụ Dị n’Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe.’ Ọ na-ewute Linda ụbọchị Joy sịrị na ọ gaghị amụli ihe.

    Gịnị mere ka Linda gharazie ijicha ịnụ ọkụ n’obi na-amụrụ Joy ihe?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Nweta Ọṅụ Dị n’Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe.’ Foto na-egosi mgbe ike gwụrụ Joy ka a nọ na-amụrụ ya Baịbụl.

    Olee ihe nyeere Linda aka ịmaliteghachi inwe ịnụ ọkụ n’obi?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Nweta Ọṅụ Dị n’Ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-akụzi Ihe.’ Ebe Joy na Linda ji obi ụtọ na-ekwurịta okwu mgbe ha mụchara ihe.

    Iji Ịnụ Ọkụ n’Obi Ekwu Okwu Ga-eme Ka E Gee Anyị Ntị

    Gịnị mere anyị kwesịrị iji lekwasị anya n’àgwà ọma ndị na-ege anyị ntị nwere?

  • Olee uru iji ịnụ ọkụ n’obi na-akụzi ihe ga-abara ndị anyị na-amụrụ Baịbụl na ndị ọzọ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya